Obioha Ogbonna – Daalu Nna Lyrics
|
Advertisement
Obioha Ogbonna – Daalu Nna Lyrics Mp3 Download HiphopZa
Advertisement
LYRICS
Onye obula soromu
Kelee Chineke Ndi muozi ne je Onye obula soromu Kelee Chineke Ndi muozi ne je Onye obula soromu Kelee Dinwenu Onye obula soromu Kelee Dinwenu ehChukwuanyi na efe
Di n ma O meworo anyi ihe di ukwu Eze ka Eze O meworo anyi ihe di ukwuDaalu o Nna
Daalu o Eze Daalu o Nna Daalu o Eze O bu Chukwu ker’uwa nile Nwaya a biala mbu O g’abia ozo O nwer’i he Chukwu onye oma mere mo
Ihe ezi n’ulom A pughi imere mo
Bulie ya elu
Bulie ya elu Bulie ya elu Too ya too yaBulie ya elu
Bulie ya elu Bulie ya elu Too ya too yaBulie ya elu
Bulie ya elu Bulie ya elu Too ya too yaBulie ya elu
Bulie ya elu Bulie ya elu ehI bu Chineke
Onyeoma mee I bu Chineke Onyeoma meeEu, dike
Onyeoma mee Onyeukwu Ekele, otito Ojija nma K’anyi n’enye Gi Nara e Odogwu Site n’obi och’anyi Biko Chimo Na I bu Chukwu Okaka mee Onyedika Chineke Eze ndi Eze I ga di ehEkele Chukwu
Ekele Odogwu o Ekele Chukwu Ekele Odogwu o
I mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu I mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu I mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu
Kele nu Chukwu nna
Kele ya Kele ya Soromu k’anyi too Chineke Ezigbo Chi Ezigbo Chi Odogwu n’agha Dike n’agha Chukwuoma Okemmiri n’ebuogwe Ikuku ama n’onya Oku n’erere
Nnukwu Chi Ezigbo Chukwu Eze ndi Eze n’ile Nnukwu Chi Chukwuoma Chukwu na chere mo Daalu mana Chineke Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu Daalu mana Chineke
Bu Chukwu I mana Chineke Bu Odogwu
O bu Jesus
O Dinwenu O Dinwenu O Dinwenu bu Jesus O Dinwenu O Dinwenu
O bu Jesus
O dighi onye
Di n’uwa ka Gi Di ka Chineke O dighi onye Di n’uwa ka Gi Di ka Chineke O dighi onye Di n’uwa ka GiDownload Obioha Ogbonna – Daalu Nna Lyrics Mp3
@music2024.my Daalu Nna – Obioha Ogbonna , Marrz #music #fullsong #lyrics #fulllyrics #fyp #fyp #music_2024 #daalunna #obiohaogbonna #marrz
Advertisement
Advertisement